Ngalaba na-ahụ maka ntuliaka bụ nke Bekee kpọrọ Independent National Electoral Commission (Inec) ewetuola ọnụọgụgụ otu pati nọ na Naịjirịa site n'iri itoolu na abụọ ruo iri na asatọ. Onye kwuru nke a ...